Abụ Ọma 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụfọdụ na-ekwu banyere ụgbọ ịnyịnya, ndị ọzọ na-ekwu banyere ịnyịnya,+Ma anyị onwe anyị ga na-ekwu banyere aha Jehova bụ́ Chineke anyị.+ Abụ Ọma 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ dịghị eze nke ọ bụ ìgwè ndị agha na-azọpụta;+Ọ bụghịkwa ike dị ukwuu ka a na-eji anapụta dike.+ Hagaị 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-akwatukwa ocheeze nke alaeze dị iche iche, mee ka ike alaeze nke mba+ dị iche iche laa n’iyi; m ga-akwatukwa ụgbọ ịnyịnya+ na ndị na-agba ha, ịnyịnya na ndị na-agba ha ga-anwụkwa, onye ọ bụla site ná mma agha nwanne ya.’”+
7 Ụfọdụ na-ekwu banyere ụgbọ ịnyịnya, ndị ọzọ na-ekwu banyere ịnyịnya,+Ma anyị onwe anyị ga na-ekwu banyere aha Jehova bụ́ Chineke anyị.+
22 M ga-akwatukwa ocheeze nke alaeze dị iche iche, mee ka ike alaeze nke mba+ dị iche iche laa n’iyi; m ga-akwatukwa ụgbọ ịnyịnya+ na ndị na-agba ha, ịnyịnya na ndị na-agba ha ga-anwụkwa, onye ọ bụla site ná mma agha nwanne ya.’”+