Aịzaya 14:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 iji gbajie onye Asiria n’ala m,+ ka m wee zọda ya n’ugwu m;+ ka yok ya wee pụọ n’ahụ́ ndị m, ka ibu ya wee pụọkwa n’ubu ha.”+ Maịka 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye a ga-abụ udo.+ Ma mgbe onye Asiria batara n’ala anyị, mgbe ọ zọdara ụlọ elu anyị,+ anyị ga-eme ka ndị ọzụzụ atụrụ asaa, ee, ndị isi asatọ n’etiti ụmụ mmadụ, bilie imegide ya.
25 iji gbajie onye Asiria n’ala m,+ ka m wee zọda ya n’ugwu m;+ ka yok ya wee pụọ n’ahụ́ ndị m, ka ibu ya wee pụọkwa n’ubu ha.”+
5 Onye a ga-abụ udo.+ Ma mgbe onye Asiria batara n’ala anyị, mgbe ọ zọdara ụlọ elu anyị,+ anyị ga-eme ka ndị ọzụzụ atụrụ asaa, ee, ndị isi asatọ n’etiti ụmụ mmadụ, bilie imegide ya.