Abụ Ọma 72:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge ọchịchị ya, onye ezi omume ga na-ama pokopoko,+Udo ga-adịkwa ebe niile ruo mgbe ọnwa na-agakwaghị adị.+ Aịzaya 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na a mụworo anyị otu nwa,+ e nyewokwa anyị otu nwa nwoke;+ ịchịisi ga-adị n’ubu ya.+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chineke nke bụ́ Dike,+ Nna Mgbe Ebighị Ebi,+ Onyeisi Udo.+ Luk 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ka otuto dịrị Chineke n’ebe kasị elu,+ ka udo+ dịkwa n’elu ụwa n’etiti ndị Chineke meere amara.”+
7 N’oge ọchịchị ya, onye ezi omume ga na-ama pokopoko,+Udo ga-adịkwa ebe niile ruo mgbe ọnwa na-agakwaghị adị.+
6 N’ihi na a mụworo anyị otu nwa,+ e nyewokwa anyị otu nwa nwoke;+ ịchịisi ga-adị n’ubu ya.+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chineke nke bụ́ Dike,+ Nna Mgbe Ebighị Ebi,+ Onyeisi Udo.+
14 “Ka otuto dịrị Chineke n’ebe kasị elu,+ ka udo+ dịkwa n’elu ụwa n’etiti ndị Chineke meere amara.”+