Aịzaya 30:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na oké ụjọ+ ga-ejide Asiria n’ihi olu Jehova; ọ ga-akụkwa ya mkpara.+ Aịzaya 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A ga-eji mma agha, nke na-abụghị mma agha mmadụ, gbuo ndị Asiria; mma agha, nke na-abụghịkwa mma agha mmadụ, ga-eripịa ha.+ Ha ga-agba ọsọ n’ihi mma agha. Ụmụ okorobịa ha ga na-arụkwa ọrụ mmanye. Aịzaya 37:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ya mere, Senakerib+ eze Asiria hapụrụ ebe ahụ wee laghachi+ gaa biri na Ninive.+ Ezikiel 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Onye Asiria, bụ́ osisi sida nke dị na Lebanọn,+ nke alaka ya mara mma,+ nke akwụkwọ ya rujuru eruju ma na-enye ndò, o tokwara ogologo,+ elu ya wee ruo n’eluigwe.+ Ezikiel 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ebe ahụ ka Asiria na ndị ya niile nọ.+ Ebe e liri ndị ya gbara ya gburugburu. E gburu ha niile egbu, bụ́ ndị e ji mma agha gbuo.+
8 A ga-eji mma agha, nke na-abụghị mma agha mmadụ, gbuo ndị Asiria; mma agha, nke na-abụghịkwa mma agha mmadụ, ga-eripịa ha.+ Ha ga-agba ọsọ n’ihi mma agha. Ụmụ okorobịa ha ga na-arụkwa ọrụ mmanye.
3 Lee! Onye Asiria, bụ́ osisi sida nke dị na Lebanọn,+ nke alaka ya mara mma,+ nke akwụkwọ ya rujuru eruju ma na-enye ndò, o tokwara ogologo,+ elu ya wee ruo n’eluigwe.+
22 N’ebe ahụ ka Asiria na ndị ya niile nọ.+ Ebe e liri ndị ya gbara ya gburugburu. E gburu ha niile egbu, bụ́ ndị e ji mma agha gbuo.+