Aịzaya 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga na-atụ anya Jehova,+ bụ́ onye wepụrụ ihu ya n’ebe ụlọ Jekọb nọ,+ m ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.+ Luk 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma, lee! e nwere otu nwoke nọ na Jeruselem onye aha ya bụ Simiọn, nwoke a bụ onye ezi omume na onye na-asọpụrụ Chineke, onye na-echere ngụgụ obi a ga-agụgụ Izrel,+ mmụọ nsọ dịkwa n’ahụ́ ya.
17 M ga na-atụ anya Jehova,+ bụ́ onye wepụrụ ihu ya n’ebe ụlọ Jekọb nọ,+ m ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.+
25 Ma, lee! e nwere otu nwoke nọ na Jeruselem onye aha ya bụ Simiọn, nwoke a bụ onye ezi omume na onye na-asọpụrụ Chineke, onye na-echere ngụgụ obi a ga-agụgụ Izrel,+ mmụọ nsọ dịkwa n’ahụ́ ya.