Aịzaya 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ekworo Ifrem ga-akwụsị,+ a ga-ebipụkwa ọbụna ndị na-ebuso Juda iro. Ifrem agaghị ekwoso Juda ekworo, Juda agaghịkwa ebuso Ifrem iro.+ Ezikiel 37:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, were osisi,+ deekwa n’elu ya, ‘Nke Juda na ụmụ Izrel bụ́ ndị òtù ya.’+ Werekwa osisi ọzọ, dee n’elu ya, ‘Nke Josef, ya bụ, osisi Ifrem,+ na ụlọ Izrel dum bụ́ ndị òtù ya.’+
13 Ekworo Ifrem ga-akwụsị,+ a ga-ebipụkwa ọbụna ndị na-ebuso Juda iro. Ifrem agaghị ekwoso Juda ekworo, Juda agaghịkwa ebuso Ifrem iro.+
16 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, were osisi,+ deekwa n’elu ya, ‘Nke Juda na ụmụ Izrel bụ́ ndị òtù ya.’+ Werekwa osisi ọzọ, dee n’elu ya, ‘Nke Josef, ya bụ, osisi Ifrem,+ na ụlọ Izrel dum bụ́ ndị òtù ya.’+