2 Ihe E Mere 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị ọgba ọsọ+ wee na-aga, si n’otu obodo gaa n’obodo ọzọ n’ala Ifrem+ na Manase dum, ruo Zebulọn; ma ha nọ na-akwa ha emo ma na-achị ha ọchị.+ Jeremaya 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ụbọchị na-abịa mgbe ndị nche nọ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu ga-eti mkpu, sị, ‘Bilienụ, ka anyị gbagoo Zayọn, gakwuru Jehova bụ́ Chineke anyị.’”+
10 Ndị ọgba ọsọ+ wee na-aga, si n’otu obodo gaa n’obodo ọzọ n’ala Ifrem+ na Manase dum, ruo Zebulọn; ma ha nọ na-akwa ha emo ma na-achị ha ọchị.+
6 N’ihi na ụbọchị na-abịa mgbe ndị nche nọ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu ga-eti mkpu, sị, ‘Bilienụ, ka anyị gbagoo Zayọn, gakwuru Jehova bụ́ Chineke anyị.’”+