2 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru megide ndị ọzụzụ atụrụ na-azụ ndị m dị ka atụrụ: “Unu achụsasịwo atụrụ m; unu na-emekwa ka ha gbasasịa, unu elebaraghị ha anya.”+
“Lee, m ga-elebara unu anya n’ihi omume ọjọọ unu,”+ ka Jehova kwuru.