Zekaraya 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-ewepụ ihe niile ọbara tetọrọ nke dị ya n’ọnụ, wepụkwa ihe arụ niile dị ya n’ezé,+ ya onwe ya ga-afọdụrụ Chineke anyị; ọ ga-adịkwa ka onyeisi+ n’ime Juda,+ Ekrọn ga-adịkwa ka onye Jibọs.+
7 M ga-ewepụ ihe niile ọbara tetọrọ nke dị ya n’ọnụ, wepụkwa ihe arụ niile dị ya n’ezé,+ ya onwe ya ga-afọdụrụ Chineke anyị; ọ ga-adịkwa ka onyeisi+ n’ime Juda,+ Ekrọn ga-adịkwa ka onye Jibọs.+