21 Gee ntị n’arịrịọ ohu+ gị nakwa na nke ndị gị Izrel mgbe ha chere ihu n’ebe a kpee ekpere,+ ka gị onwe gị nọrọ n’ebe obibi gị, bụ́ eluigwe,+ nụrụ; nụrụ ya ma gbaghara.+
9 Ha ga-ebere ákwá lọta,+ m ga-akpọlata ha mgbe ha na-arịọ arịrịọ ka m meere ha amara. M ga-eme ka ha garuo n’iyi ndị dị na ndagwurugwu,+ n’ezi ụzọ nke a na-agaghị eme ka ha sụọ ngọngọ. N’ihi na aghọworo m Izrel Nna;+ Ifrem bụkwa ọkpara m.”+