Diuterọnọmi 28:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga-ekwe nwaanyị nkwa ọlụlụ, ma nwoke ọzọ ga-edina ya n’ike.+ Ị ga-ewu ụlọ, ma ị gaghị ebi n’ime ya.+ Ị ga-akọ ubi vaịn, ma ị gaghị amalite ịghọrọ mkpụrụ ya.+ Abụ Ákwá 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha metọrọ ndị nwunye nọ na Zayọn,+ tinyere ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke nọ n’obodo ndị dị na Juda.
30 Ị ga-ekwe nwaanyị nkwa ọlụlụ, ma nwoke ọzọ ga-edina ya n’ike.+ Ị ga-ewu ụlọ, ma ị gaghị ebi n’ime ya.+ Ị ga-akọ ubi vaịn, ma ị gaghị amalite ịghọrọ mkpụrụ ya.+