1 Timoti 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ma ọ bụrụ na mụ abịaghị ngwa ngwa, ka i wee mara otú i kwesịrị isi na-eme omume n’ezinụlọ nke Chineke,+ nke bụ́ ọgbakọ nke Chineke dị ndụ, ogidi na ihe nkwado+ nke eziokwu.
15 ma ọ bụrụ na mụ abịaghị ngwa ngwa, ka i wee mara otú i kwesịrị isi na-eme omume n’ezinụlọ nke Chineke,+ nke bụ́ ọgbakọ nke Chineke dị ndụ, ogidi na ihe nkwado+ nke eziokwu.