Ndị Efesọs 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, unu abụkwaghị ndị mba ọzọ+ na ndị mbịarambịa,+ kama unu na ndị nsọ+ bụ ụmụ amaala,+ unu sokwa n’ezinụlọ+ Chineke, Ndị Hibru 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma Kraịst kwesịrị ntụkwasị obi dị ka Ọkpara+ nke na-elekọta ụlọ Onye ahụ.+ Anyị bụ ụlọ Onye ahụ, ma ọ bụrụ na anyị ejidesie nkwuwa okwu anyị ike, na ịnya isi anyị n’ihi olileanya ahụ, ruo ọgwụgwụ.+
19 Ya mere, unu abụkwaghị ndị mba ọzọ+ na ndị mbịarambịa,+ kama unu na ndị nsọ+ bụ ụmụ amaala,+ unu sokwa n’ezinụlọ+ Chineke,
6 Ma Kraịst kwesịrị ntụkwasị obi dị ka Ọkpara+ nke na-elekọta ụlọ Onye ahụ.+ Anyị bụ ụlọ Onye ahụ, ma ọ bụrụ na anyị ejidesie nkwuwa okwu anyị ike, na ịnya isi anyị n’ihi olileanya ahụ, ruo ọgwụgwụ.+