Ndị Kọlọsi 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 na-ekele Nna anyị, onye mere ka unu ruo eru iketa òkè n’ihe nketa+ nke ndị nsọ,+ bụ́ ndị nọ n’ìhè ahụ.+
12 na-ekele Nna anyị, onye mere ka unu ruo eru iketa òkè n’ihe nketa+ nke ndị nsọ,+ bụ́ ndị nọ n’ìhè ahụ.+