Ndị Efesọs 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, unu abụkwaghị ndị mba ọzọ+ na ndị mbịarambịa,+ kama unu na ndị nsọ+ bụ ụmụ amaala,+ unu sokwa n’ezinụlọ+ Chineke,
19 Ya mere, unu abụkwaghị ndị mba ọzọ+ na ndị mbịarambịa,+ kama unu na ndị nsọ+ bụ ụmụ amaala,+ unu sokwa n’ezinụlọ+ Chineke,