Ndị Rom 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 onye anyị sikwa n’aka ya bata+ n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, nke anyị guzo na ya ugbu a site n’okwukwe; ka anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ, n’ihi olileanya+ nke inweta ebube Chineke. 1 Timoti 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ndị na-eje ozi nke ọma na-emere onwe ha aha ọma,+ ha nwekwara nkwuwa okwu dị ukwuu+ n’okwukwe e nwere n’ime Kraịst Jizọs. Ndị Hibru 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma anyị chọrọ ka onye ọ bụla n’ime unu na-egosi otu ịdị uchu ahụ iji wee nwee obi ike zuru ezu+ n’olileanya+ ahụ ruo ọgwụgwụ,+
2 onye anyị sikwa n’aka ya bata+ n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, nke anyị guzo na ya ugbu a site n’okwukwe; ka anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ, n’ihi olileanya+ nke inweta ebube Chineke.
13 N’ihi na ndị na-eje ozi nke ọma na-emere onwe ha aha ọma,+ ha nwekwara nkwuwa okwu dị ukwuu+ n’okwukwe e nwere n’ime Kraịst Jizọs.
11 Ma anyị chọrọ ka onye ọ bụla n’ime unu na-egosi otu ịdị uchu ahụ iji wee nwee obi ike zuru ezu+ n’olileanya+ ahụ ruo ọgwụgwụ,+