Ọpụpụ 29:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-eke ya ákwà ahụ a na-eke n’isi n’isi ma tinye ihe àmà nraranye ahụ dị nsọ n’ákwà ahụ a na-eke n’isi.+ Levitikọs 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee kee ya ákwà a na-eke n’isi+ n’isi ma tinye n’ihu ákwà ahụ a na-eke n’isi mbadamba ihe na-egbuke egbuke nke e ji ọlaedo mee, bụ́ ihe àmà dị nsọ nke nraranye,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
6 Ị ga-eke ya ákwà ahụ a na-eke n’isi n’isi ma tinye ihe àmà nraranye ahụ dị nsọ n’ákwà ahụ a na-eke n’isi.+
9 O wee kee ya ákwà a na-eke n’isi+ n’isi ma tinye n’ihu ákwà ahụ a na-eke n’isi mbadamba ihe na-egbuke egbuke nke e ji ọlaedo mee, bụ́ ihe àmà dị nsọ nke nraranye,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.