Abụ Ọma 76:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-eweda mpako ndị ndú ala;+Ọ bụ onye ndị eze ụwa na-atụ egwu.+ Mkpughe 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee onye na-agaghị atụ egwu gị,+ Jehova,+ ma too aha gị,+ n’ihi na ọ bụ naanị gị na-eguzosi ike n’ihe?+ N’ihi na mba niile ga-abịa kpọọ isiala n’ihu gị,+ n’ihi na e mewo ka iwu ezi omume gị pụta ìhè.”+
4 Olee onye na-agaghị atụ egwu gị,+ Jehova,+ ma too aha gị,+ n’ihi na ọ bụ naanị gị na-eguzosi ike n’ihe?+ N’ihi na mba niile ga-abịa kpọọ isiala n’ihu gị,+ n’ihi na e mewo ka iwu ezi omume gị pụta ìhè.”+