Mak 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 mgbe ha si ahịa lọta, ha adịghị eri ihe ọ gwụla ma hà mere onwe ha ka ha dị ọcha site n’ifesa onwe ha mmiri; e nwekwara ọtụtụ ọdịnala+ ndị ọzọ ha natara ka ha na-agbasosi ike, ya bụ, ime iko na udu na arịa ọla kọpa baptizim;+—
4 mgbe ha si ahịa lọta, ha adịghị eri ihe ọ gwụla ma hà mere onwe ha ka ha dị ọcha site n’ifesa onwe ha mmiri; e nwekwara ọtụtụ ọdịnala+ ndị ọzọ ha natara ka ha na-agbasosi ike, ya bụ, ime iko na udu na arịa ọla kọpa baptizim;+—