25 “Ahụhụ ga-adịrị unu, ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ndị ihu abụọ! n’ihi na unu na-eme ka azụ iko+ na efere dị ọcha, ma ime ha jupụtara n’ihe e bukọọrọ n’ike+ na imefe ihe ókè.
39 Ma Onyenwe anyị sịrị ya: “Unu ndị Farisii, unu na-eme ka azụ iko na azụ efere dị ọcha, ma n’ime+ unu, unu jupụtara n’ibukọrọ ihe n’ike na ajọ omume.+