Matiu 23:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, unu bụ ndị ihu abụọ. Unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu dị ka iko na efere azụ ha dị ọcha,+ ma ime ha ruru unyi. Ihe juru unu n’obi bụ anyaukwu+ na ime ihe na-amasị unu.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:25 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 254 Ụlọ Nche,9/15/2000, p. 19
25 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, unu bụ ndị ihu abụọ. Unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu dị ka iko na efere azụ ha dị ọcha,+ ma ime ha ruru unyi. Ihe juru unu n’obi bụ anyaukwu+ na ime ihe na-amasị unu.+