Ilu 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye kpọrọ mmadụ asị na-eji egbugbere ọnụ ya eme ka a ghara ịmata onye ọ bụ, ma ọ na-etinye aghụghọ n’ime obi ya.+ Jeremaya 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jeruselem, sachapụ ihe ọjọọ n’obi gị, ka e wee zọpụta gị.+ Ruo ole mgbe ka ị ga na-eche echiche na-ezighị ezi?+ Taịtọs 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ihe niile dị ọcha n’ebe ndị dị ọcha nọ.+ Ma n’ebe ndị rụrụ arụ+ na ndị na-enweghị okwukwe nọ,+ ọ dịghị ihe dị ọcha, kama ma uche ha ma akọ na uche ha rụrụ arụ.+
24 Onye kpọrọ mmadụ asị na-eji egbugbere ọnụ ya eme ka a ghara ịmata onye ọ bụ, ma ọ na-etinye aghụghọ n’ime obi ya.+
14 Jeruselem, sachapụ ihe ọjọọ n’obi gị, ka e wee zọpụta gị.+ Ruo ole mgbe ka ị ga na-eche echiche na-ezighị ezi?+
15 Ihe niile dị ọcha n’ebe ndị dị ọcha nọ.+ Ma n’ebe ndị rụrụ arụ+ na ndị na-enweghị okwukwe nọ,+ ọ dịghị ihe dị ọcha, kama ma uche ha ma akọ na uche ha rụrụ arụ.+