Ezikiel 34:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ma unu onwe unu bụ́ atụrụ m, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m ga-ekpe ikpe n’etiti otu atụrụ na ibe ya, n’etiti ebule na mkpi.+ Matiu 13:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ nke usoro ihe a: ndị mmụọ ozi ga-aga kewapụ ndị ajọ omume+ n’etiti ndị ezi omume,+
17 “‘Ma unu onwe unu bụ́ atụrụ m, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m ga-ekpe ikpe n’etiti otu atụrụ na ibe ya, n’etiti ebule na mkpi.+
49 Otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ nke usoro ihe a: ndị mmụọ ozi ga-aga kewapụ ndị ajọ omume+ n’etiti ndị ezi omume,+