Mak 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ha nụrụ ya, ha ṅụrịrị ọṅụ wee kwe nkwa inye ya ego ọlaọcha.+ Ya mere, ọ malitere ịchọ ụzọ dị mfe ọ ga-esi rara ya nye.+ Luk 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee kwere. Ọ malitekwara ịchọ ohere dị mma ọ ga-eji rara ya nye n’aka ha mgbe ìgwè mmadụ na-anọghị ya.+
11 Mgbe ha nụrụ ya, ha ṅụrịrị ọṅụ wee kwe nkwa inye ya ego ọlaọcha.+ Ya mere, ọ malitere ịchọ ụzọ dị mfe ọ ga-esi rara ya nye.+
6 O wee kwere. Ọ malitekwara ịchọ ohere dị mma ọ ga-eji rara ya nye n’aka ha mgbe ìgwè mmadụ na-anọghị ya.+