Matiu 26:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, malite mgbe ahụ gaa n’ihu, ọ nọ na-achọ ohere dị mma ọ ga-eji rara ya nye.+ Mak 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ha nụrụ ya, ha ṅụrịrị ọṅụ wee kwe nkwa inye ya ego ọlaọcha.+ Ya mere, ọ malitere ịchọ ụzọ dị mfe ọ ga-esi rara ya nye.+
11 Mgbe ha nụrụ ya, ha ṅụrịrị ọṅụ wee kwe nkwa inye ya ego ọlaọcha.+ Ya mere, ọ malitere ịchọ ụzọ dị mfe ọ ga-esi rara ya nye.+