Ọpụpụ 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Akwala iko.+ Diuterọnọmi 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Akwala iko.+ Luk 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ị manụ ihe ndị e nyere n’iwu,+ ‘Akwala iko,+ Egbula ọchụ,+ Ezula ohi,+ Agbala akaebe ụgha,+ Sọpụrụ nna gị na nne gị.’”+ Ndị Rom 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ihe ndị e dere n’Iwu ahụ, bụ́ “Akwala iko,+ Egbula ọchụ,+ Ezula ohi,+ Enwela anyaukwu,”+ na ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu, ka a chịkọtara n’okwu a, ya bụ, “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.”+
20 Ị manụ ihe ndị e nyere n’iwu,+ ‘Akwala iko,+ Egbula ọchụ,+ Ezula ohi,+ Agbala akaebe ụgha,+ Sọpụrụ nna gị na nne gị.’”+
9 N’ihi na ihe ndị e dere n’Iwu ahụ, bụ́ “Akwala iko,+ Egbula ọchụ,+ Ezula ohi,+ Enwela anyaukwu,”+ na ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu, ka a chịkọtara n’okwu a, ya bụ, “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.”+