22 O wee sị ndị na-eso ụzọ ya: “Ọ bụ ya mere m ji asị unu, Kwụsịnụ ichegbu onwe unu banyere mkpụrụ obi unu maka ihe unu ga-eri ma ọ bụ banyere ahụ́ unu maka ihe unu ga-eyi.+
6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, jirinụ ekpere na ịrịọsi arịrịọ ike+ na inye ekele mee ka Chineke mara ihe unu na-arịọ;+