Abụ Ọma 55:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Tụkwasị Jehova ibu arọ gị,+Ya onwe ya ga-akwadokwa gị.+Ọ dịghị mgbe ọ ga-ekwe ka onye ezi omume maa jijiji.+ 1 Timoti 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ebe anyị nwere ihe oriri na uwe, anyị ga-enwe afọ ojuju n’ihe ndị a.+ Ndị Hibru 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ụzọ ndụ unu bụrụ nke ịhụnanya ego na-adịghị na ya,+ ka unu nọ na-enwe afọ ojuju+ n’ihe ndị dị ugbu a.+ N’ihi na o kwuwo, sị: “M gaghị ahapụ gị ma ọlị, m gaghịkwa agbahapụ gị ma ọlị.”+ 1 Pita 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 na-atụkwasịnụ ya nchegbu unu niile,+ n’ihi na ihe banyere unu na-emetụ ya n’obi.+
22 Tụkwasị Jehova ibu arọ gị,+Ya onwe ya ga-akwadokwa gị.+Ọ dịghị mgbe ọ ga-ekwe ka onye ezi omume maa jijiji.+
5 Ka ụzọ ndụ unu bụrụ nke ịhụnanya ego na-adịghị na ya,+ ka unu nọ na-enwe afọ ojuju+ n’ihe ndị dị ugbu a.+ N’ihi na o kwuwo, sị: “M gaghị ahapụ gị ma ọlị, m gaghịkwa agbahapụ gị ma ọlị.”+