Mak 5:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ozugbo ọ batara, ọ sịrị ha: “N’ihi gịnị ka unu ji na-akpata ọgba aghara ma na-akwa ákwá? Nwatakịrị ahụ anwụbeghị, kama ọ na-ehi ụra.”+ Jọn 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ndị a ka o kwuru, mgbe o kwusịrị ha, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra, ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”+
39 Ozugbo ọ batara, ọ sịrị ha: “N’ihi gịnị ka unu ji na-akpata ọgba aghara ma na-akwa ákwá? Nwatakịrị ahụ anwụbeghị, kama ọ na-ehi ụra.”+
11 Ihe ndị a ka o kwuru, mgbe o kwusịrị ha, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra, ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”+