Diuterọnọmi 31:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Werenụ akwụkwọ iwu a,+ debenụ ya n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, ọ ga-aghọkwa ihe akaebe n’ebe ahụ megide gị.+ Matiu 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A ga-ekwusakwa ozi ọma+ nke a nke alaeze+ n’elu ụwa dum mmadụ bi ka ọ bụrụ àmà nye mba niile;+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ+ ga-abịa. Ọrụ Ndịozi 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma anyị onwe anyị apụghị ịkwụsị ikwu banyere ihe ndị anyị hụrụ na ihe ndị anyị nụrụ.”+
26 “Werenụ akwụkwọ iwu a,+ debenụ ya n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, ọ ga-aghọkwa ihe akaebe n’ebe ahụ megide gị.+
14 A ga-ekwusakwa ozi ọma+ nke a nke alaeze+ n’elu ụwa dum mmadụ bi ka ọ bụrụ àmà nye mba niile;+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ+ ga-abịa.