Mak 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị odeakwụkwọ, ndị si Jeruselem bịa, nọkwa na-asị: “O nwere Bielzebọb, o ji ike nke onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+ Luk 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ụfọdụ n’ime ha sịrị: “Ọ bụ ike Bielzebọb bụ́ onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ ka o ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+
22 Ndị odeakwụkwọ, ndị si Jeruselem bịa, nọkwa na-asị: “O nwere Bielzebọb, o ji ike nke onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+
15 Ma ụfọdụ n’ime ha sịrị: “Ọ bụ ike Bielzebọb bụ́ onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ ka o ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+