Matiu 9:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ma ndị Farisii malitere ịsị: “Ọ bụ ike onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ ka o ji achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+ Matiu 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O zuuru onye na-eso ụzọ ịdị ka onye nkụzi ya, o zukwaara ohu ịdị ka onyenwe ya.+ Ọ bụrụ na ndị mmadụ akpọwo onyeisi ezinụlọ Bielzebọb,+ ọ̀ bụ na ha agaghị akpọ ya ndị ezinụlọ ya ọbụna karị? Luk 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ụfọdụ n’ime ha sịrị: “Ọ bụ ike Bielzebọb bụ́ onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ ka o ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+ Jọn 8:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ndị Juu zara ya, sị: “Ọ̀ kwa anyị kwuru ekwu na ị bụ onye Sameria+ nakwa na mmụọ ọjọọ ji gị?”+
25 O zuuru onye na-eso ụzọ ịdị ka onye nkụzi ya, o zukwaara ohu ịdị ka onyenwe ya.+ Ọ bụrụ na ndị mmadụ akpọwo onyeisi ezinụlọ Bielzebọb,+ ọ̀ bụ na ha agaghị akpọ ya ndị ezinụlọ ya ọbụna karị?
15 Ma ụfọdụ n’ime ha sịrị: “Ọ bụ ike Bielzebọb bụ́ onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ ka o ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+