Mkpughe 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mmụọ ozi ọzọ wee si n’ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ pụta, jiri oké olu tikuo onye ahụ nọ n’elu ígwé ojii ahụ, sị: “Tinye mma owuwe ihe ubi gị ghọrọ mkpụrụ,+ n’ihi na oge awa ịghọ mkpụrụ eruwo, n’ihi na ihe ubi+ nke ụwa achawo acha nke ọma.”+
15 Mmụọ ozi ọzọ wee si n’ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ pụta, jiri oké olu tikuo onye ahụ nọ n’elu ígwé ojii ahụ, sị: “Tinye mma owuwe ihe ubi gị ghọrọ mkpụrụ,+ n’ihi na oge awa ịghọ mkpụrụ eruwo, n’ihi na ihe ubi+ nke ụwa achawo acha nke ọma.”+