Joel 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Tinyenụ mma owuwe ihe ubi,+ n’ihi na ihe ubi achawo.+ Bịanụ, gbadatanụ, n’ihi na ebe nzọchapụta mmanya ejuwo.+ Olulu ịzọchapụta mmanya ejubigawo ókè; n’ihi na ihe ọjọọ ha adịwo ukwuu.+
13 “Tinyenụ mma owuwe ihe ubi,+ n’ihi na ihe ubi achawo.+ Bịanụ, gbadatanụ, n’ihi na ebe nzọchapụta mmanya ejuwo.+ Olulu ịzọchapụta mmanya ejubigawo ókè; n’ihi na ihe ọjọọ ha adịwo ukwuu.+