Matiu 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee sị ha: “Ọ bụ n’ihi okwukwe nta unu. N’ihi na n’ezie, ana m asị unu, ọ bụrụ na unu enwee okwukwe há ka mkpụrụ osisi mọstad, unu ga-asị ugwu a, ‘Si n’ebe a gafee n’ebe nke ọzọ,’ ọ ga-agafe, ọ dịghịkwa ihe na-agaghị ekwe unu omume.”+ Luk 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ dị ka mkpụrụ osisi mọstad nke mmadụ weere kụọ n’ubi ya, o wee too ma ghọọ osisi, anụ ufe nke eluigwe+ wee biri n’alaka ya.”+
20 O wee sị ha: “Ọ bụ n’ihi okwukwe nta unu. N’ihi na n’ezie, ana m asị unu, ọ bụrụ na unu enwee okwukwe há ka mkpụrụ osisi mọstad, unu ga-asị ugwu a, ‘Si n’ebe a gafee n’ebe nke ọzọ,’ ọ ga-agafe, ọ dịghịkwa ihe na-agaghị ekwe unu omume.”+
19 Ọ dị ka mkpụrụ osisi mọstad nke mmadụ weere kụọ n’ubi ya, o wee too ma ghọọ osisi, anụ ufe nke eluigwe+ wee biri n’alaka ya.”+