6 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anọgideghị n’ime m, a na-atụpụ ya dị ka alaka, ọ na-akpọnwụkwa; ndị mmadụ na-achịkọtakwa alaka ndị ahụ ma wụba ha n’ime ọkụ, ha ewee ree ọkụ.+
38 Ya mere, ka ihe si kwụrụ ugbu a, ana m agwa unu, Unu etinyela aka n’ihe metụtara ndị a, kama hapụnụ ha; (n’ihi na, ọ bụrụ na atụmatụ a ma ọ bụ ọrụ a si n’aka mmadụ, a ga-eme ka ọ daa;+