2 wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Onye a bụ Jọn Onye Na-eme Baptizim. E si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, ọ bụ ya mere o ji na-arụ ọrụ ndị a dị ike.”+
7 Herọd onye na-achị ógbè ahụ wee nụ banyere ihe niile na-emenụ. Ọ nọkwa n’oké mgbagwoju anya n’ihi na ụfọdụ ndị na-ekwu na e siwo ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jọn.+