Matiu 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jizọs wee sị onyeisi ndị agha ahụ: “Lawa. Dị nnọọ ka okwukwe gị si dị, ya si otú ahụ meere gị.”+ E wee gwọọ nwoke ahụ na-ejere ya ozi n’awa ahụ. Matiu 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jizọs tụgharịrị, hụ ya wee sị: “Nwee obi ike, nwa m nwaanyị; okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ Malite n’oge awa ahụ, ahụ́ dịrị nwaanyị ahụ mma.+ Matiu 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ahụ, Jizọs zara ya, sị: “Nwaanyị, i nwere okwukwe dị ukwuu; ya meere gị dị ka i si chọọ.” E wee gwọọ nwa ya nwaanyị malite n’oge awa ahụ gaa n’ihu.+ Jọn 4:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ya mere, ọ malitere ịjụ ha awa ahụ́ dịrị ya mma. Ha wee sị ya: “Ọ bụ ụnyaahụ, n’awa nke asaa,* ka ahụ́ ọkụ+ ahụ hapụrụ ya.”
13 Jizọs wee sị onyeisi ndị agha ahụ: “Lawa. Dị nnọọ ka okwukwe gị si dị, ya si otú ahụ meere gị.”+ E wee gwọọ nwoke ahụ na-ejere ya ozi n’awa ahụ.
22 Jizọs tụgharịrị, hụ ya wee sị: “Nwee obi ike, nwa m nwaanyị; okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ Malite n’oge awa ahụ, ahụ́ dịrị nwaanyị ahụ mma.+
28 Mgbe ahụ, Jizọs zara ya, sị: “Nwaanyị, i nwere okwukwe dị ukwuu; ya meere gị dị ka i si chọọ.” E wee gwọọ nwa ya nwaanyị malite n’oge awa ahụ gaa n’ihu.+
52 Ya mere, ọ malitere ịjụ ha awa ahụ́ dịrị ya mma. Ha wee sị ya: “Ọ bụ ụnyaahụ, n’awa nke asaa,* ka ahụ́ ọkụ+ ahụ hapụrụ ya.”