30 nke na-agaghị enweta ugbu a, n’ime oge a, okpukpu otu narị+ ụlọ na ụmụnne ndị ikom na ụmụnne ndị inyom na nne na ụmụ na ubi, tinyere mkpagbu,+ nwetakwa ndụ ebighị ebi n’usoro ihe na-abịanụ.”
29 O wee sị ha: “N’ezie, ana m asị unu, Ọ dịghị onye hapụrụ ụlọ ma ọ bụ nwunye ma ọ bụ ụmụnne ndị ikom ma ọ bụ nne na nna ma ọ bụ ụmụ n’ihi alaeze Chineke,+
34 N’ihi na unu nwere obi ebere n’ebe ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ nọ, jirikwa ọṅụ nabata mbukọ e bukọọrọ+ ihe unu, ebe unu maara na unu onwe unu nwere ihe onwunwe ka mma, nke na-adịgidekwa adịgide.+