Mak 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee bịarute Jeruselem. N’ebe ahụ, ọ banyere n’ụlọ nsọ wee malite ịchụpụ ndị na-ere ma na-azụ ahịa n’ime ụlọ nsọ ahụ, o wee kpuo tebụl nke ndị na-agbanwe ego na oche nke ndị na-ere nduru ihu;+ Luk 19:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 O wee banye n’ime ụlọ nsọ ma malite ịchụpụ ndị na-ere ihe,+ Jọn 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, o ji ụdọ mee ụtarị wee chụpụ ndị niile chị atụrụ na ehi bịa n’ụlọ nsọ, ọ wụfukwara mkpụrụ ego nke ndị na-agbanwe ego ma kpuo tebụl ha ihu.+
15 Ha wee bịarute Jeruselem. N’ebe ahụ, ọ banyere n’ụlọ nsọ wee malite ịchụpụ ndị na-ere ma na-azụ ahịa n’ime ụlọ nsọ ahụ, o wee kpuo tebụl nke ndị na-agbanwe ego na oche nke ndị na-ere nduru ihu;+
15 Ya mere, o ji ụdọ mee ụtarị wee chụpụ ndị niile chị atụrụ na ehi bịa n’ụlọ nsọ, ọ wụfukwara mkpụrụ ego nke ndị na-agbanwe ego ma kpuo tebụl ha ihu.+