Matiu 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jizọs wee banye n’ime ụlọ nsọ ma chụpụ ndị niile na-ere ma na-azụ ahịa n’ime ụlọ nsọ ahụ, o kpukwara tebụl nke ndị na-agbanwe ego na oche nke ndị na-ere nduru ihu.+ Mak 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee bịarute Jeruselem. N’ebe ahụ, ọ banyere n’ụlọ nsọ wee malite ịchụpụ ndị na-ere ma na-azụ ahịa n’ime ụlọ nsọ ahụ, o wee kpuo tebụl nke ndị na-agbanwe ego na oche nke ndị na-ere nduru ihu;+
12 Jizọs wee banye n’ime ụlọ nsọ ma chụpụ ndị niile na-ere ma na-azụ ahịa n’ime ụlọ nsọ ahụ, o kpukwara tebụl nke ndị na-agbanwe ego na oche nke ndị na-ere nduru ihu.+
15 Ha wee bịarute Jeruselem. N’ebe ahụ, ọ banyere n’ụlọ nsọ wee malite ịchụpụ ndị na-ere ma na-azụ ahịa n’ime ụlọ nsọ ahụ, o wee kpuo tebụl nke ndị na-agbanwe ego na oche nke ndị na-ere nduru ihu;+