Matiu 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma mgbe anyanwụ wara, ha chanwụrụ, ha kpọnwụkwara n’ihi na ha enweghị mgbọrọgwụ.+ Jems 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na anyanwụ na-awa wee nwe oké okpomọkụ, meekwa ka ahịhịa ndụ kpọnwụọ, okooko ya na-adapụkwa, mma ọ mara n’ile anya alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka onye bara ọgaranya ga-akpọnwụ n’ụzọ ndụ ya.+
11 N’ihi na anyanwụ na-awa wee nwe oké okpomọkụ, meekwa ka ahịhịa ndụ kpọnwụọ, okooko ya na-adapụkwa, mma ọ mara n’ile anya alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka onye bara ọgaranya ga-akpọnwụ n’ụzọ ndụ ya.+