Matiu 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma nke ahụ a ghara n’ebe nkume dị bụ onye na-anụ okwu ahụ ma na-eji ọṅụ anakwere ya ozugbo.+ Matiu 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma o nweghị mgbọrọgwụ n’ime onwe ya, kama ọ na-anọru nwa oge, mgbe ahụhụ ma ọ bụ mkpagbu bilitere n’ihi okwu ahụ, ya asụọ ngọngọ ozugbo.+ Mak 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma mgbe anyanwụ wara, ha chanwụrụ, ha kpọnwụkwara n’ihi na ha enweghị mgbọrọgwụ.+
21 Ma o nweghị mgbọrọgwụ n’ime onwe ya, kama ọ na-anọru nwa oge, mgbe ahụhụ ma ọ bụ mkpagbu bilitere n’ihi okwu ahụ, ya asụọ ngọngọ ozugbo.+