Mak 1:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 ọ gwakwara ya, sị: “Hụ na ọ dịghị onye ị kọọrọ ihe ọ bụla, kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị,+ nyekwa ihe ndị ahụ Mozis kwuru ka e nye iji gosi na ị dịla ọcha,+ ka o wee bụrụ ihe àmà nye ha.”+ Mak 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee nye ha iwu ka ha ghara ịkọrọ onye ọ bụla;+ ma ka ọ na-enyekwu ha iwu, ka ha na-akọsakwu ya.+
44 ọ gwakwara ya, sị: “Hụ na ọ dịghị onye ị kọọrọ ihe ọ bụla, kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị,+ nyekwa ihe ndị ahụ Mozis kwuru ka e nye iji gosi na ị dịla ọcha,+ ka o wee bụrụ ihe àmà nye ha.”+
36 O wee nye ha iwu ka ha ghara ịkọrọ onye ọ bụla;+ ma ka ọ na-enyekwu ha iwu, ka ha na-akọsakwu ya.+