Mak 1:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 sị ya: “Ya enwekwala onye ị ga-akọrọ ihe ọ bụla. Kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị, nyekwa ihe ndị Mosis kwuru na onye ekpenta ga-enye ma ọ dị ọcha,+ ka e wee mara na a gwọọla gị.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:44 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 65 Ụlọ Nche,2/15/2008, p. 28
44 sị ya: “Ya enwekwala onye ị ga-akọrọ ihe ọ bụla. Kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị, nyekwa ihe ndị Mosis kwuru na onye ekpenta ga-enye ma ọ dị ọcha,+ ka e wee mara na a gwọọla gị.”+