Mak 1:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 ọ gwakwara ya, sị: “Hụ na ọ dịghị onye ị kọọrọ ihe ọ bụla, kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị,+ nyekwa ihe ndị ahụ Mozis kwuru ka e nye iji gosi na ị dịla ọcha,+ ka o wee bụrụ ihe àmà nye ha.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:44 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 65 Ụlọ Nche,2/15/2008, p. 28
44 ọ gwakwara ya, sị: “Hụ na ọ dịghị onye ị kọọrọ ihe ọ bụla, kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị,+ nyekwa ihe ndị ahụ Mozis kwuru ka e nye iji gosi na ị dịla ọcha,+ ka o wee bụrụ ihe àmà nye ha.”+