Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+ Ọrụ Ndịozi 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ụfọdụ ndị n’ime ndị Juu na-agagharị agagharị bụ́ ndị na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ+ gbalịkwara ịkpọ aha Onyenwe anyị Jizọs+ n’isi ndị nwere ajọ mmụọ, sị: “Eji m Jizọs onye Pọl na-ekwusa na-enyesi unu iwu ike.”+
28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+
13 Ma ụfọdụ ndị n’ime ndị Juu na-agagharị agagharị bụ́ ndị na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ+ gbalịkwara ịkpọ aha Onyenwe anyị Jizọs+ n’isi ndị nwere ajọ mmụọ, sị: “Eji m Jizọs onye Pọl na-ekwusa na-enyesi unu iwu ike.”+