Ilu 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Azịza dị nro na-eme ka ọnụma laa,+ ma okwu ọjọọ na-akpasu iwe.+ Ilu 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye nwere obi amamihe na-eme ka ọnụ ya na-ekwupụta nghọta,+ ọ na-emekwa ka egbugbere ọnụ ya na-ekwu okwu na-eru n’obi.+ Ndị Kọlọsi 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka okwu unu dịrị n’amara+ mgbe niile, ka ọ bụrụ ihe e ji nnu mee ka ọ dị ụtọ,+ ka unu wee mara otú unu kwesịrị isi azaghachi+ onye ọ bụla.
23 Onye nwere obi amamihe na-eme ka ọnụ ya na-ekwupụta nghọta,+ ọ na-emekwa ka egbugbere ọnụ ya na-ekwu okwu na-eru n’obi.+
6 Ka okwu unu dịrị n’amara+ mgbe niile, ka ọ bụrụ ihe e ji nnu mee ka ọ dị ụtọ,+ ka unu wee mara otú unu kwesịrị isi azaghachi+ onye ọ bụla.