Matiu 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Nụrụnụ ihe atụ ọzọ: E nwere otu nwoke, bụ́ onyeisi ezinụlọ,+ onye kọrọ ubi vaịn, gbaakwa ya ogige ma gwuo ebe nzọchapụta mmanya na ya, wuokwa ụlọ elu,+ ma nyefee ya n’aka ndị ọrụ ubi, wee gaa mba ọzọ.+ Luk 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee malite imere ìgwè mmadụ ahụ ihe atụ, sị: “Otu nwoke kọrọ ubi vaịn+ ma nyefee ya n’aka ndị ọrụ ubi, o wee gaa mba ọzọ, nọtetụ aka.+
33 “Nụrụnụ ihe atụ ọzọ: E nwere otu nwoke, bụ́ onyeisi ezinụlọ,+ onye kọrọ ubi vaịn, gbaakwa ya ogige ma gwuo ebe nzọchapụta mmanya na ya, wuokwa ụlọ elu,+ ma nyefee ya n’aka ndị ọrụ ubi, wee gaa mba ọzọ.+
9 O wee malite imere ìgwè mmadụ ahụ ihe atụ, sị: “Otu nwoke kọrọ ubi vaịn+ ma nyefee ya n’aka ndị ọrụ ubi, o wee gaa mba ọzọ, nọtetụ aka.+