Levitikọs 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-edebe ha n’ahịrị abụọ, isii ga-adị n’otu ahịrị,+ n’elu tebụl e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee n’ihu Jehova.+
6 Ị ga-edebe ha n’ahịrị abụọ, isii ga-adị n’otu ahịrị,+ n’elu tebụl e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee n’ihu Jehova.+